Flavour, Zoro - Ijele lyrics

[Flavour, Zoro - Ijele lyrics]

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n,  Ukwu
Hoo hoo oooo

Ogboo nwaedeene ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene na nkita m kputara ata m
Kpuru e jewe afia kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Na ihe afia dataree i ree eh
Na ikpusi kwa e nowa na
Ogakwa atakwa onye ozo
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
O biara abia ga ana na
Ebenwa abughi Obodo anyi oo
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah ngwa panitewe
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah ngwa panitewe
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hooo hooo oooo

Ngwa kubaranu men's m aka (erente)
Kubaranu guyz m aka (erente)
My guyz bata Obodo, obodo edelu (erente)
My guz Bata Obodo, obodo edelu (erente)
Enwelu m boys na eri ego na uko ego
Boys na eke ego na uko ego
Anyi bia zo okpa na ala agbaa mkpo na ala
Ejiko sire m - ofe onugbu
Soro m kelechi na o mu buzi ihe ana acho
Icho asa ma esi ofe achi ifu
Na ezi nwanyi di uko
Oburu na idi akpo afa ego nwa
Biko powa mu na ubo -
And munwa aburo okpukpu ike mana
Omu bu ihe ana ako
Lekwa m Lekwa nu nwata (hoooiiiii)
Sina onye ochoru bu waga (hoooiiii)
Oputara rachakoro pepper soup Ndi
Nna fumu ka maga (hoooiiii)
Na oga esi m gaa iyanu ipaja (hoooiiii)
Oga eso m gaa iyanu ipaja (hoooiiii)
Omu bu agu bu Nwa Nkita na amaja (hoooiiii)

Ogboo nwaedeene ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene na nkita m kputara ata m
Kpuru e jewe afia kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Na ihe afia dataree i ree eh
Na ikpusi kwa e nowa na
Ogakwa atakwa onye ozo
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
O biara abia ga ana na
Ebenwa abughi Obodo anyi oo
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah ngwa panitewe
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah ngwa panitewe
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hooo hooo oooo

Ngwa teree futawa du nnetem onye
Ga akpo gi afa IJELE
Abia m nfuta kam fu onye ga akpo anyi IJELE
Abiaram abia na enu uwa abughikwa ebe anyi bi
Onye nwuru amaghi ihe na ada
Na uwa bu onafuta onawade
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hoo ooo oooh

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret