Flavour - Omeiheoma lyrics

[Flavour - Omeiheoma lyrics]

Ome ihe oma ka obu ome ihe ukwu ka obu
Chukwuoma ka obu ekwu eme ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya ozo
Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa, ome ihe ukwu ka obu
Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya ozo
Na imе onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya papa
Ome ihe ukwu ka obu

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret