Flavour - Ukwu Nwata lyrics

[Flavour - Ukwu Nwata lyrics]

Kedu ihe ifuru ebe nwa no
Kedu ihe ifu gasiri kee ka omere?
Kwusie ya ike kwusie ya ike
Ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara
Oso na ihe ana eme na ukwu isi ka akowasiba
Akowasiba nu ukwu a

I ga enenebe ukwu nwata inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata neke ne ebube nwata

Nwa di uto eh nwa di mma
Nwa di uto eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee) ogini n’afio
Ebe di uto (nwata di uso oh) ogini n’afio

Ebe nwa putara nwa na amuke
Ebe nwa putara nwa na achake (sunshine)
Ebe nwa putara nwa bu nkiri ebe nwa putara
Onu agbajie boys ihunanu boys agbahariba
Ndi asiri akohariba pammy udu be ohakene
Ngwo ngwo guys akowasiba
Flavour be anyi eze nnunu
Ala owerri mma mma nu ndi tonight etigheribe
Jay stunt mawumawu who no know
E no go know who no enter
E no go know i love my baby
I no go lie you wey no like am
Na you sabi

I ga enenebe ukwu nwata inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata neke ne ebube nwata

Nwa di uto eh nwa di mma
Nwa di uto eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee) ogini n’afio
Ebe di uto (nwata di uso oh) ogini n’afio

Ube mu racharu kwete na odi uto
Udara mu micharu kwete na o di uso
Ugwu mu risiri kwete na odi aso
Agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one
Ihunanu boys agbahariba ndi asiri akohariba
Pammy udu be ohakene
Ngwo ngwo guys akowasiba
Flavour be anyi eze nnunu
Ala owerri mma mma nu ndi tonight etigheribe
Jay stunt mawumawu who no know
E no go know who no enter
E no go know i love my baby
I no go lie you wey no like am
Na you sabi

I ga enenebe ukwu nwata inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata neke ne ebube nwata

Nwa di uto eh nwa di mma
Nwa di uto eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee) ogini n’afio
Ebe di uto (nwata di uso oh) ogini n’afio

Ife na eme nwata di uso
Nwata di uso ife na eme
Ife na eme nwata di uso

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret