Flavour, Stormrex - Ukwu lyrics

[Flavour, Stormrex - Ukwu lyrics]

Hey hey! Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe ukwu nwanyi owerri
Flavour N'abania stormrex
Stormrex nwa mma o ife ndi n'ukwu (n'abania)
Chai if you look me well well
You go see say
My eye don dirty o (oyonima eh)
So I go dey whine my bum bum
This life is sweet like Tom Tom
Me I no get wahala (eh) mgbada nwe ajo oso
Nwa okuko nwe nwe-nwe oso today na today
Me I don come to jolly eh
If I dey shake my body eh
Umu boys a na'chaghari anya
Umu boys a na enene m'anya nwa mara mma
Ig'evuwukwe ogini di
Ig'apawukwe ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe nwanne ogini di
Ig'apawukwe ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe nwanne ife ndi n'ife a
Ig'apawukwe ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)
Ife ndi ukwu o (hey hey)
Ife ndi ukwu o (ebute ukwu bunye gi)
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe) ife ndi ukwu o
Ukwu nwanyi owerri flavour N'abania
Stormrex stormrex nwa mma o
Ife ndi n'ukwu (n'abania) oringo gbukwe gi
Oringo gbukwe gi o
Nwata nwanyi e ghe egbunu mmadu o (eh)
Abiaro m ka m'chuo ghi achuo
Me I come to tieyi ife
E ga eweputelum ya nu
Maka na ife a ya di mma ife a ya so yi uso
Mme-eme yi ife n'ine
Maka nnewe ukwu nkene anya eje m ato N'Enugu
Eje m ato n'obodo a (ogini di)
Eje m ato n'ala ife nkene aga emezi ya anna
Nwa mara mma ig'evuwukwe
Ogini di ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o ig'evuwukwe
Nwanne ogini di ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o ig'evuwukwe
Nwanne ife ndi n'ife a ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe) ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o ukwu nwanyi owerri
Ukwu nwanyi owerri ukwu nwanyi owerri
Ukwu nwanyi owerri nkene wu ukwu
Nwa mara mma ig'evuwukwe
Ogini di ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o ig'evuwukwe
Nwanne ogini di ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o ig'evuwukwe
Nwanne ife ndi n'ife a ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe) ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o ife ndi ukwu o
Nkene wu ukwu mu nkene wu ukwu mu eh
Chei ig'apawukwe
Hey hey! Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe (nwata nwanyi ukwu mu o)
Ukwu nwanyi owerri flavour N'abania
Stormrex stormrex nwa mma o
Wizboy on the beat o
Waga G nokwa eba ona'chaghari anya (chai)
Ona'chaghari anya o j Stunt on the mix o
Ife ndi ukwu o tipsy Calvano o
Ukwu nwanyi owerri

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret