Flavour - Egwu Ndi Oma lyrics

[Flavour - Egwu Ndi Oma lyrics]

Selebi obododelu
Obododelu gim gim obododelu
Obododelu gim gim obododelu
Obododelu gim gim oyorima
Anyawu otutu biko bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Opulu ije nwanyi egwu aputa ogbo
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Electric nwayi biko bia gbulu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iyelele Anyi e kulie
Iyelele Anyi a bata (Anyi a bata na ogbo)
Iyelele Ona a apkutu
Chai Iyelele Fa na enenele aka na eti igba
Tibelum igba mo onu na ebu oja
Bubelum oja mo onye u ba kwara
Ngwa kpo- ka anyi jebe lu
Ife chukwu kuru ga eme
Ugo nwa mo asam gba be egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iye ada di iche mo Ada mu gba be egwu
(Aahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iyelele ana mu ke
Iyelele amuma mmiri
Iyelele ona fio nu
Iyelele fa na ekwu nu
Iyelele obu m na eme
Iyelele okwa Chimu yelum o
Onye ya na Chi ya so na eru ebe o na e je
Bu Chi na uzo ugochukwu mele Eze
Ife o bu bu nkili ife chukwu kuru ga eme
Ayeyeye apugo mo bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Udala nwa nwanyi i malu mma
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Ugochukwu mmelu eze egwu anyi a puta na ogbo
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Obododelu obododelu gim gim
Obododelu (Mix Monster) obododelu gim gim
Obododelu (Original Mr Flavour on the dancefloor)
Obododelu gim gim (They don’t know)

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret