Flavour, Phyno, Zoro - Gbo Gan Gbom (Une Soul) lyrics

Phyno [Azubuike Chibuzo Nelson] Nigeria

[Flavour, Phyno, Zoro - Gbo Gan Gbom Une Soul lyrics]

Obu onye mere ihe na ada nwanne oooooa eyii
Obu onye mere ihe na ada na nje ooooo na nje
Nwa nnunu no ngigi egwu emewe
Anyi ejee Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi!
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewe abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege imazi kwa na ihe erike
Gbo ga gbom odi ufele
Kiriri mgbom Anyi apari e
Imana akwakoru buta ngwa n’ihe emewe mme me
Gbo ga gbom mbo bo kiriri mgbom Anyi apari e
Imana anyi kwakoru puta Ngwa
Ihe emewe mme me inu the sound Iga eko go di
Odicha ka Anyi adi Loco akalube ekesiwe
Rest in peace Sam Loco
All I need is my choco
Ka pia the beat ka obu motor
First class n’ime ogbe
Nwanne nga egosigi asambodo
Aka na aku aka na gbam gbam
Obere oge now ha nuwa ka m
Muna men na ata ife aru ama
Anyi zuko n’ugbo nkanu
Dika ije yikwa silipon
Dika nwata bu kwa king Kong dika
Flavour nwa mama lace gi a buta cupon
N!gga illisong Anyi ga na apili ife
Till dawn imaro agba hepem Hekem
To get u feel among na njeee na njee
Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe
Anyi ejewe Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewe abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege imazi kwa na ihe erike
Chanting na njeee na njee
Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe
Anyi ejewe Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewee abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege imazi kwa na ihe erike
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret