Phyno, Flavour - Ike Pentecost lyrics

Phyno [Azubuike Chibuzo Nelson] Nigeria

[Phyno, Flavour - Ike Pentecost lyrics]

Eeh Nwanne if it's a hit aka-anyi di ya
Uooo yo yo yo, Oyooyoyoyo
Okwa Ijele na Ezege anyi sokwa n'egwu eji
(se se se se se se, iyoo ohaa) yeah
Enwe m Ike ka Ike nwee Nnabuike
(ayaya ooho) Ezege
Hmm (iyoo ohaa) ego anyi n'eri aburokwa ego mgbadume (ayaya ooho) Ijele
Hehe if we enter na shut down ooo
(it's about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike
(Ike pentecost e Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload aiye anyi
Tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego Ike yeye
(Ike pentecost e) yeah, ana ekwu ana eme
Ike aburo by man power
Ana aga, ana eje Elibie ego eji agba ofala
Asa bia ome ofuma etinyie ego n'otu agada
Ana aku ana ekpenu say let my soup no sour
Udi ego anyi nacho aburo udi ego
Inacho boy imakwa ife ekwe na-ako
Icho ka akolu gi ako so owu ka-anyi naso
And nke ife anwu na-ato work ka m di
Sharp di nko akpa m ewe nolu mma
Yeah say no more guys adichago okay
Nefenyi ego jaalu gi eze ka m bu KOK
Boy adigom okay so umu Ibe taba something
I no be type wey go see bill dey BEN JOHNSON
Uwa if we enter na shut down ooo
(it's about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike (Ike pentecost e)
Ofu ji ana eme offload
Anyi tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego Ike yeye
(Ike pentecost e)
Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia)
Onye webe iwe (anyi apiakasia)
Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia)
Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
Mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
Okwa na nke ikpe azu a
(ikwetego o Ike pentecost o)
Price yesterday aburozi price tata
Boys adisigo made na money full na-akpa
(one time) m bia ibulu nwa fa nakum anya
Ntinyelu boys something ha nakupu aka
Hmm okoko belu ebelu o, oji
Ego na-eme ife solu ya, easy nekwe efe m oo
Aku bu nchupado nchupado onye
Ego na-egbo mkpa the boy adi anu mba
Nwa ifulu ona acho bu nwa anyi naekonja
Oteela ife anya na-afu ifu ife men na-alu
And now igaa na site boy ifu uno men na-alu
Udi Ike boys na-ebu, udi umu men an-anu
Bullion van pounds dollars but
Ego men na-agwu (iyoo ohaa)
Account box bulu Ike pentecost ife olu yelu
Aburo obele ife I thank the Lord
Chukwu Amara umu guys Nye m
Ono fojuo my bag na
Mmemme massive attack the boy
Efenyi ka kite Ibee
If we enter na shut down ooo
(it's about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike, Ike pentecost e
(Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload aiye anyi
Tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego Ike yeye
(Ike pentecost e)
Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia)
Onye webe iwe (anyi apiakasia)
Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia)
Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
Mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
Okwa na nke ikpe azu a
(ikwetego o, Ike pentecost o) mix monster

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret