Kolaboy - Kolapiano lyrics

[Kolaboy - Kolapiano lyrics]

Odia
Caux caux
Because ego adiro ka men m ji babe jom njo
Kolaboy
Because of ego adiro arinze okwa iji babe jom njo

Mana alert don show (alert don show)
Owuite don go (eh bye bye)
Adenuga don glo
Sapa anyi enwezi na i don go (otilo otilo)

Ntim azago aza
Akam ekogo eko
Men kwu n' oku
Ona-ewe gi ima mgbe men turu olu

Imakwa ndi anyi bu
Nwa eze, nwa eze, nwa eze
Imakwa ndi (eh ezigbo nwa mmanu gbuchelu that guy)
Imakwa ndi anyi bu
Nwa eze, nwa eze, nwa eze
Imakwa ndi anyi bu

Ehh odi very importer-mkpa ima ndi anyi bu osiso common
Kee ihe n'emezi, kee ihe n'emezi
Ana agwa gi okwu ina- achi calmuo down osiso mpa
Taaa ona ifuro yaa watchia naa nwoke bu nwa mmanu osiso
Gbaa that boy torch osiso ana-agwa gi okwu ina-agbahari

Ehh Peter obi (Peter Obi)
My labour ama abu nu in vain (ama abu nu in vain)
Chika obi (Chika Obi)
Calculate bia pikoo gain (Odia)
Anyi kwu n'oku (anyị kwu n'oku)
Gwa musa jee gbanyuo Gen (jee gbanyuo gen)
Adia akwam aka, Okoma jee juzie Ben

Men febe money okwa one kpa (one kpa)
Red sea and mma nta
Anyi gobe dorime gi okwa ha ncha (ha ncha)
Isi n'asi juo ijele nanka

Ana etum odia
Asanwa na odia
Osim i don't care
Mana ofugo alarti ochia
Anyi macha way gi nwa, common seh

Alert don show (alert don show)
Owuite don go (eh bye bye)
Adenuga don glo
Sapa anyi enwezi na i don go (otilo otilo)

Ntim azago aza
Akam ekogo eko
Men kwu n'oku
Ona-ewe gi ima mgbe men turu olu

Imakwa ndi anyi bu?
Nwa eze, nwa eze, nwa eze
Imakwa ndi (eh ezigbo nwa mmanu gbuchelu that guy)
Imakwa ndi anyi bu?
Nwa eze, nwa eze, nwa eze
Imakwa ndi anyi bu?

Ehh odi very importer-mkpa ima ndi anyi bu osiso common
Kee ihe n'emezi, kee ihe n'emezi
Ana agwa gi okwu ina- achi calmuo down osiso mpa
Taaa ona ifuro yaa watchia naa nwoke bu nwa mmanu osiso
Gbaa that boy torch osiso ana-agwa gi okwu ina-agbahari

Ehh nna oooh

Kee ncha bu omo nwa ogoli nsala
Okwa ngwara gi na ije nwoke aburo snap me unaware
You must be aware O.G ka imara ihe n'eme n'ime ogbe
Ngwa mezialu umu aloba ten kpa ka iwaba
Nyezienu nwa gi nwanyi three kpa na that girl a try go
Oruo uno ka onwe ife okoro his mother
This is lord zeus on a spectakus, igba ya draw odowaa

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret