Zoro, Flavour - Ogene lyrics

[Zoro, Flavour - Ogene lyrics]

It's Kezyklef production ehen!
Zee ehen!
Zoro akpa swag, heh! Zoro onye Ogene!
Teweé! Unè m o
Teweé! Ah eh
Óbuė óbuė
Óbuė

Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene
You know'haa I mean?
Igbo boy fresh to the socks
You know'haa i'm saying?
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udеne
You know'haa I mean?
Igbo boy pull up to the socks
You know'haa i'm saying?

Nw'Okеke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii
Un'anu kwalo Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo-o
Nye nu'm Ogene kereren'kere, m'tewé i'tewé
Ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé
Ebenebe yi Ogene ooo

Bufú champagne butelù mù palmi
Wepu egwü Lil Wayne pkó Udu Bunch Pammy
Iga enwėcha Zoro n'ofe ka na aju esè maggi
Tantalizer for appetizer shítelú
Nu'm ofè mgbòrodí kisi be taking it vocal
But who never keeping it local
My peopilu siri m JAY-Z
Leaving me feeling ka Hova
Mmiri mara'm ma n'ndi social
My music is taking over
Bring your sickest rappers, sum it up
Bitch abu'm the total haaah!
Bowa akana, ijide ego bowa akana
With umu nwa di nma di
Sharp ka Biro Ogbuadana
Nwa piote ke n'ime be'm na oyi
Na atu kwa n'ime be'm
Zinki mu zinki akirika mana
Nju n'aju n'ime be'm
Ma na iweé ife ayi choro, a ge enye gi titulu
Aguba ndi Eze my uncle Ji aka gbaji baisculu
The nwa fu ifė ayi kulu
Nòba anó ka ofè okoro
Mana anya ga api gi n'nwere anyi
Gi fu ife ayi fulu i bulu bibulu

Nw'Okeke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii
Un'anu kwalo Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo-o
Nye nu'm Ogene kereren'kere, m'tewé i'tewé
Ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé
Ebenebe yi Ogene ooo

Ina eme guyi, onye muru gu
Ishi n'idi badi, onye muru gu
Ina asu ingili, onye muru gu
Ina apakeji, onye muru gu
Oshekitekwé, e agbara e VISA
Ada Olisa paitewe ya m'tewé i'tewé
Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m
Ebenebe yi Ogene!

Kereren'kere, m'tewé i'tewé
Ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé
Ebenebe yi Ogene ooo

Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene
You know'haa I mean?
Igbo boy fresh to the socks
You know'haa i'm saying?
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene
You know'haa I mean?
Igbo boy pull up to the socks
You know'haa i'm saying?

Mega na Jerry n'asu fune n'ogene
Kukunadon Chino n'asu fune n'ogene
Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n'ogene
Bewudi n'usuawa nulu fune n'ogene
Akuchuckwu n'ezinifite I'nulu amala uné
Ogbuogu n'osunmeyi bia nulu amala óbó
Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné
Opkochie ngene I'nulu Ogene Ó amala óbó teweé

Ejike bureau de changer (Teweé)
Phyno fino nwoke iji changi (Teweé)
Major Bangz na ne eti ajò egwú (Óbuė Óbuė)
Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú
(Xtraordinaire) neé ijere one n'igbo nííne
Flavour N'abania nwoke shinné
Ijere one n'Igbo nííne, n'Igbo niine anam

Interpretation for


Add Interpretation

Add extended interpretation

If you know what the artist is talking about, can read between the lines, and know the history of the song, you can add interpretation to the lyrics. After checking by our editors, we will add it as the official interpretation of the song!

Latest added interpretations to lyrics

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #
Interpret